The Codex · Agwụgwa shelf

Tier 2

Gwa m, gwa m, gwa m…

Gwa m ihe bu nke gi, ma mmadu niile kara gi nwere ya

what is yours but others use more than you

The answer

Aha gị

(your name) — Others call your name more than you do

teachyourselfigbo.com · igbovillagesquare.com (traditional)

The circle

    Join the oha to comment on this card.